Job 24:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ha na-akụka* ụlọ mgbe ọchịchịrị gbara ma banye na ha. N’ehihie, ha na-akpọchibido onwe ha ụzọ. Ha anaghị apụta mgbe ìhè dị.+
16 Ha na-akụka* ụlọ mgbe ọchịchịrị gbara ma banye na ha. N’ehihie, ha na-akpọchibido onwe ha ụzọ. Ha anaghị apụta mgbe ìhè dị.+