Job 24:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Onye ohi egwupuwo ụlọ n’ọchịchịrị;N’ehihie, ndị ohi na-akpọchigide onwe ha ụzọ.Ha amaghịkwa ihe bụ́ ìhè ehihie.+
16 Onye ohi egwupuwo ụlọ n’ọchịchịrị;N’ehihie, ndị ohi na-akpọchigide onwe ha ụzọ.Ha amaghịkwa ihe bụ́ ìhè ehihie.+