Abụ Ọma 35:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 N’ihi na ọ bụghị okwu udo ka ha na-ekwu;+Kama ọ bụ okwu aghụghọ ka ha na-echepụta+Megide ndị nọ jụụ n’ụwa. Ilu 24:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 N’ihi na ọ bụ ibukọrọ ihe mmadụ ka obi ha na-eche, ọ bụkwa nsogbu ka egbugbere ọnụ ha na-ekwu.+
20 N’ihi na ọ bụghị okwu udo ka ha na-ekwu;+Kama ọ bụ okwu aghụghọ ka ha na-echepụta+Megide ndị nọ jụụ n’ụwa.