Aịzaya 59:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ọ dịghị onye na-eti mkpu n’ezi omume,+ ọ dịghịkwa onye ọ bụla jeworo n’ụlọikpe n’ikwesị ntụkwasị obi. Unu na-atụkwasị obi n’ihe na-enweghị ihe ọ bụ,+ na-ekwukwa ihe efu.+ Unu atụrụwo ime nsogbu, mụọkwa ihe ọjọọ.+ Jems 1:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Mgbe ọchịchọ ahụ tụụrụ ime, ọ na-amụpụta mmehie;+ mgbe e mechara mmehie, ọ na-amụpụta ọnwụ.+
4 Ọ dịghị onye na-eti mkpu n’ezi omume,+ ọ dịghịkwa onye ọ bụla jeworo n’ụlọikpe n’ikwesị ntụkwasị obi. Unu na-atụkwasị obi n’ihe na-enweghị ihe ọ bụ,+ na-ekwukwa ihe efu.+ Unu atụrụwo ime nsogbu, mụọkwa ihe ọjọọ.+