Abụ Ọma 62:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Unu atụkwasịla obi n’irigbu mmadụ,+Unu atụkwasịkwala obi na-enweghị isi n’ịpụnara mmadụ ihe.+Ọ bụrụ na akụ̀ adị ukwuu, unu etinyela obi unu na ya.+ Aịzaya 30:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ya mere, nke a bụ ihe Onye Nsọ Izrel kwuru: “N’ihi ọjụjụ unu jụrụ okwu a,+ ebe ọ bụkwa na unu tụkwasịrị obi n’irigbu mmadụ nakwa n’ihe aghụghọ, unu wee dabere na ya,+
10 Unu atụkwasịla obi n’irigbu mmadụ,+Unu atụkwasịkwala obi na-enweghị isi n’ịpụnara mmadụ ihe.+Ọ bụrụ na akụ̀ adị ukwuu, unu etinyela obi unu na ya.+
12 Ya mere, nke a bụ ihe Onye Nsọ Izrel kwuru: “N’ihi ọjụjụ unu jụrụ okwu a,+ ebe ọ bụkwa na unu tụkwasịrị obi n’irigbu mmadụ nakwa n’ihe aghụghọ, unu wee dabere na ya,+