Ilu 14:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Onye na-erigbu onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya akọchawo Onye kere ya,+ ma onye na-emere ogbenye amara na-enye Ya otuto.+ Aịzaya 30:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ya mere, nke a bụ ihe Onye Nsọ Izrel kwuru: “N’ihi ọjụjụ unu jụrụ okwu a,+ ebe ọ bụkwa na unu tụkwasịrị obi n’irigbu mmadụ nakwa n’ihe aghụghọ, unu wee dabere na ya,+
31 Onye na-erigbu onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya akọchawo Onye kere ya,+ ma onye na-emere ogbenye amara na-enye Ya otuto.+
12 Ya mere, nke a bụ ihe Onye Nsọ Izrel kwuru: “N’ihi ọjụjụ unu jụrụ okwu a,+ ebe ọ bụkwa na unu tụkwasịrị obi n’irigbu mmadụ nakwa n’ihe aghụghọ, unu wee dabere na ya,+