2 Samuel 2:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Abna wee gwa Asahel ọzọ, sị: “Kwụsị ịchụ m. Ị̀ chọrọ ka m gbuo gị?+ Oleezi ihu m ga-eji zute Joab nwanne gị?” 2 Samuel 2:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ma ọ jụrụ ịkwụsị; Abna wee maa ya isi ube n’afọ,+ ube ahụ wee si ya n’azụ pụta; o wee daa nwụọ n’ebe ahụ. O wee ruo na ndị niile bịarutere n’ebe ahụ Asahel dara nwụọ na-akwụsị guzoro.+
22 Abna wee gwa Asahel ọzọ, sị: “Kwụsị ịchụ m. Ị̀ chọrọ ka m gbuo gị?+ Oleezi ihu m ga-eji zute Joab nwanne gị?”
23 Ma ọ jụrụ ịkwụsị; Abna wee maa ya isi ube n’afọ,+ ube ahụ wee si ya n’azụ pụta; o wee daa nwụọ n’ebe ahụ. O wee ruo na ndị niile bịarutere n’ebe ahụ Asahel dara nwụọ na-akwụsị guzoro.+