12 N’oge a dum, Amesa nọ na-atụrụ n’ọbara+ n’etiti okporo ụzọ. Mgbe nwoke ahụ hụrụ na mmadụ niile guzoro n’ebe ahụ, o bupụrụ Amesa n’okporo ụzọ ahụ buba ya n’ọhịa. N’ikpeazụ, o kpuchiri ya ákwà, mgbe ọ hụrụ na onye ọ bụla nke bịarutere n’ebe ọ tọgbọ na-akwụsị guzoro.+