Ilu 29:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Onye a na-adọ aka ná ntị ugboro ugboro+ ma ya ana-ekwesi olu ike,+ a ga-agbaji ya na mberede, ngwọta agaghịkwa adị.+ Ekliziastis 6:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ihe ọ bụla nke dị adị, a kpọworị ya aha, a marawokwa ihe mmadụ bụ;+ o nweghịkwa ike ịrụ onye ka ya ike ụka.+
29 Onye a na-adọ aka ná ntị ugboro ugboro+ ma ya ana-ekwesi olu ike,+ a ga-agbaji ya na mberede, ngwọta agaghịkwa adị.+
10 Ihe ọ bụla nke dị adị, a kpọworị ya aha, a marawokwa ihe mmadụ bụ;+ o nweghịkwa ike ịrụ onye ka ya ike ụka.+