Job 9:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “N’ezie, a maara m na ọ bụ otú ahụ ka ọ dị.Ma olee otú mmadụ efu ga-esi bụrụ onye ziri ezi ma ya na Chineke nwee okwu ikpe?+ Job 9:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 N’ihi na ọ bụghị mmadụ+ dị ka mụ onwe m nke na m ga-asa ya okwu,Nke na anyị ga-ezukọ ka e kpeere anyị ikpe. Aịzaya 45:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ahụhụ ga-adịrị onye na-alụso Onye kpụrụ ya ọgụ,+ dị ka ibe eju nke na-alụso ibe eju ndị ọzọ e ji ájá kpụọ ọgụ! Ụrọ+ ò kwesịrị ịsị onye kpụrụ ya: “Gịnị ka ị na-akpụ?” Ihe ị rụrụ ò kwesịkwara ịsị: “O nweghị aka”? Ndị Rom 9:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Gị mmadụ,+ ònye n’ezie, ka ị bụ na ị ga na-asa Chineke okwu?+ Ihe a kpụrụ akpụ ọ̀ ga-agwa onye kpụrụ ya, sị, “Gịnị mere i ji mee m otú a?”+
2 “N’ezie, a maara m na ọ bụ otú ahụ ka ọ dị.Ma olee otú mmadụ efu ga-esi bụrụ onye ziri ezi ma ya na Chineke nwee okwu ikpe?+
32 N’ihi na ọ bụghị mmadụ+ dị ka mụ onwe m nke na m ga-asa ya okwu,Nke na anyị ga-ezukọ ka e kpeere anyị ikpe.
9 Ahụhụ ga-adịrị onye na-alụso Onye kpụrụ ya ọgụ,+ dị ka ibe eju nke na-alụso ibe eju ndị ọzọ e ji ájá kpụọ ọgụ! Ụrọ+ ò kwesịrị ịsị onye kpụrụ ya: “Gịnị ka ị na-akpụ?” Ihe ị rụrụ ò kwesịkwara ịsị: “O nweghị aka”?
20 Gị mmadụ,+ ònye n’ezie, ka ị bụ na ị ga na-asa Chineke okwu?+ Ihe a kpụrụ akpụ ọ̀ ga-agwa onye kpụrụ ya, sị, “Gịnị mere i ji mee m otú a?”+