Levitikọs 19:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 “‘Akpọla nwanna gị asị n’ime obi gị.+ Ị ghaghị ịdọ mmadụ ibe gị aka ná ntị,+ ka ị ghara iso ya buru mmehie ya.
17 “‘Akpọla nwanna gị asị n’ime obi gị.+ Ị ghaghị ịdọ mmadụ ibe gị aka ná ntị,+ ka ị ghara iso ya buru mmehie ya.