Ilu 25:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Dị ka obodo e tidara etida nke na-enweghị mgbidi, otú ahụ ka onye na-adịghị ejide mmụọ ya dị.+ Ekliziastis 7:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Adịla ngwa ná mmụọ gị ịbụ onye a kpasuru iwe,+ n’ihi na iwe iwe bụ ihe na-adịgide n’obi ndị nzuzu.+
9 Adịla ngwa ná mmụọ gị ịbụ onye a kpasuru iwe,+ n’ihi na iwe iwe bụ ihe na-adịgide n’obi ndị nzuzu.+