1 Samuel 20:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Sọl wee tụọ ya ube ka ọ tụgbuo ya;+ Jọnatan wee mara na nna ya ekpebisiwo ike igbu Devid.+ Ilu 16:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Onye na-adịghị ewe iwe ọsọ ọsọ dị mma karịa dike,+ onye na-achịkwa mmụọ ya dịkwa mma karịa onye weghaara obodo.+ Ilu 22:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Abụla enyi onye ọ bụla nke na-ewekarị iwe;+ gị na onye na-ewe iwe ọkụ akpakọrịtala, Ilu 29:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Onye nzuzu adịghị ejide mmụọ ya ma ọlị, ma onye maara ihe na-ejideru ya n’isi.+
32 Onye na-adịghị ewe iwe ọsọ ọsọ dị mma karịa dike,+ onye na-achịkwa mmụọ ya dịkwa mma karịa onye weghaara obodo.+