1 Samuel 23:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Devid biliri ozugbo ahụ, ya na ndị ikom ya, ihe dị ka narị ndị ikom isii,+ ha wee si na Kaịla pụọ wee na-ejegharị ebe ọ bụla ha pụrụ ijegharị. E wee kọọrọ Sọl na Devid agbapụla na Kaịla, o wee hapụ ịga. 1 Samuel 27:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Devid wee bilie, ya na narị ndị ikom isii+ so ya wee gakwuru Ekish+ nwa Meyọk, eze Gat.
13 Devid biliri ozugbo ahụ, ya na ndị ikom ya, ihe dị ka narị ndị ikom isii,+ ha wee si na Kaịla pụọ wee na-ejegharị ebe ọ bụla ha pụrụ ijegharị. E wee kọọrọ Sọl na Devid agbapụla na Kaịla, o wee hapụ ịga.