Joshụa 10:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 Jọshụa wee si na Kedesh-bania+ bibiri ha ruo Geza+ na ala Goshen+ dum, ruokwa Gibiọn.+ Ndị Ikpe 1:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 E mesịa, Juda weghaara Geza+ na ókèala ya nakwa Ashkelọn+ na ókèala ya nakwa Ekrọn+ na ókèala ya.