4 Ókè unu ga-esi na ndịda ụzọ e si agbago Akrabim+ tụgharịa wee gafere ruo Zin, ọ ga-ejedebe na ndịda Kedesh-bania;+ ọ ga-eru Heza-ada,+ gaferekwa ruo Azmọn.
23 Mgbe Jehova zipụrụ unu na Kedesh-bania,+ sị, ‘Gbagoonụ nweta ala ahụ m ga-enye unu!’ unu nupụrụ isi n’iwu Jehova bụ́ Chineke unu,+ unu enweghịkwa okwukwe+ n’ebe ọ nọ, unu egeghịkwa ntị n’olu ya.+