Diuterọnọmi 1:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Ma n’agbanyeghị okwu a, unu enweghị okwukwe n’ebe Jehova bụ́ Chineke unu nọ,+ Abụ Ọma 106:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ha wee leda ala ahụ mara mma anya;+Ha enweghị okwukwe n’okwu ya.+ Ndị Hibru 3:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ya mere, anyị na-ahụ na ha enweghị ike ịbanye n’ihi enweghị okwukwe.+