Joshụa 11:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Jọshụa wee weghara ala a dum, ya bụ, ógbè bụ́ ugwu ugwu nakwa Negeb+ dum na ala Goshen+ dum na Shefila+ na Araba+ na ógbè Izrel nke bụ́ ugwu ugwu na Shefila+ ya, Joshụa 15:51 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 51 na Goshen+ na Holọn na Gaịlo;+ obodo iri na otu na ógbè ha niile.
16 Jọshụa wee weghara ala a dum, ya bụ, ógbè bụ́ ugwu ugwu nakwa Negeb+ dum na ala Goshen+ dum na Shefila+ na Araba+ na ógbè Izrel nke bụ́ ugwu ugwu na Shefila+ ya,