Joshụa 10:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 Jọshụa wee si na Kedesh-bania+ bibiri ha ruo Geza+ na ala Goshen+ dum, ruokwa Gibiọn.+ Joshụa 11:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Jọshụa wee weghara ala a dum, ya bụ, ógbè bụ́ ugwu ugwu nakwa Negeb+ dum na ala Goshen+ dum na Shefila+ na Araba+ na ógbè Izrel nke bụ́ ugwu ugwu na Shefila+ ya,
16 Jọshụa wee weghara ala a dum, ya bụ, ógbè bụ́ ugwu ugwu nakwa Negeb+ dum na ala Goshen+ dum na Shefila+ na Araba+ na ógbè Izrel nke bụ́ ugwu ugwu na Shefila+ ya,