Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọnụ Ọgụgụ 13:17
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 17 Mgbe Mozis na-ezipụ ha ka ha gaa ledo ala Kenan, ọ sịrị ha: “Sinụ n’ebe a gbagoo Negeb,+ gbagoonụ banye n’ógbè bụ́ ugwu ugwu.+

  • Diuterọnọmi 1:7
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 7 Tụgharịanụ, kwalie banye n’ógbè ndị Amọraịt+ nke bụ́ ugwu ugwu nakwa n’ala niile ha na ha gbara agbata obi n’Araba,+ bụ́ ógbè bụ́ ugwu ugwu+ nakwa Shefila na Negeb+ na ala dị n’ụsọ oké osimiri,+ bụ́ ala ndị Kenan,+ nakwa Lebanọn,+ ruo n’osimiri ukwu, bụ́ osimiri Yufretis.+

  • Joshụa 10:40
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 40 Jọshụa wee bibie ala dum dị n’ógbè bụ́ ugwu ugwu,+ bibiekwa Negeb+ na Shefila+ na ebe ndị dị ná mkpọda+ nakwa eze ha niile. Ọ hapụghị onye ọ bụla ndụ, ihe niile na-eku ume+ ka o bibiri,+ dị ka Jehova bụ́ Chineke Izrel nyere n’iwu.+

  • Joshụa 12:8
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 8 n’ógbè bụ́ ugwu ugwu nakwa na Shefila nakwa n’Araba nakwa n’ebe ndị dị ná mkpọda nakwa n’ala ịkpa nakwa na Negeb+—ndị Het, ndị Amọraịt+ na ndị Kenan, ndị Perizaịt, ndị Haịvaịt na ndị Jibọs:+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya