Joshụa 11:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Joshụa meriri obodo ndị a niile: obodo ndị dị n’ebe bụ́ ugwu ugwu na Juda, Negeb* niile,+ ala Goshen niile, Shefila,*+ Araba,+ nakwa obodo ndị dị n’ebe bụ́ ugwu ugwu n’Izrel na ebe mkpọda obodo ndị ahụ.
16 Joshụa meriri obodo ndị a niile: obodo ndị dị n’ebe bụ́ ugwu ugwu na Juda, Negeb* niile,+ ala Goshen niile, Shefila,*+ Araba,+ nakwa obodo ndị dị n’ebe bụ́ ugwu ugwu n’Izrel na ebe mkpọda obodo ndị ahụ.