Jenesis 10:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ókè nke ala ndị Kenan wee malite na Saịdọn ruo Gira,+ nke dị nso na Geza,+ ruo Sọdọm na Gọmọra+ na Adma+ na Zeboyim,+ nke dị nso na Lesha. Diuterọnọmi 2:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ma ndị Avim,+ bụ́ ndị bi n’obodo nta dị iche iche ruo Geza,+ ka ndị Kaftọrim,+ bụ́ ndị si na Kaftọ+ pụta, lara n’iyi, ka ha wee bichie ha.)
19 Ókè nke ala ndị Kenan wee malite na Saịdọn ruo Gira,+ nke dị nso na Geza,+ ruo Sọdọm na Gọmọra+ na Adma+ na Zeboyim,+ nke dị nso na Lesha.
23 Ma ndị Avim,+ bụ́ ndị bi n’obodo nta dị iche iche ruo Geza,+ ka ndị Kaftọrim,+ bụ́ ndị si na Kaftọ+ pụta, lara n’iyi, ka ha wee bichie ha.)