Jenesis 10:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ókè nke ala ndị Kenan wee malite na Saịdọn ruo Gira,+ nke dị nso na Geza,+ ruo Sọdọm na Gọmọra+ na Adma+ na Zeboyim,+ nke dị nso na Lesha. Joshụa 11:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ọ dịghị ụmụ Enak fọdụrụ n’ala ụmụ Izrel. Ọ bụ naanị na Geza+ nakwa na Gat+ nakwa n’Ashdọd+ ka ha fọdụrụ.+
19 Ókè nke ala ndị Kenan wee malite na Saịdọn ruo Gira,+ nke dị nso na Geza,+ ruo Sọdọm na Gọmọra+ na Adma+ na Zeboyim,+ nke dị nso na Lesha.
22 Ọ dịghị ụmụ Enak fọdụrụ n’ala ụmụ Izrel. Ọ bụ naanị na Geza+ nakwa na Gat+ nakwa n’Ashdọd+ ka ha fọdụrụ.+