Ọpụpụ 23:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Agaghị m achụpụ ha n’ihu gị n’otu afọ, ka ala ahụ ghara ịtọgbọrọ n’efu, anụ ọhịa ewee mụbaa megide gị.+ Ọpụpụ 23:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 M ga-eji nke nta nke nta chụpụ ha n’ihu gị, ruo mgbe ị mụrụ ọmụmụ wee bichie ala ahụ.+ Abụ Ọma 105:44 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 44 O wee nye ha ala ndị mba ọzọ,+Ha wee na-ewere ihe mba dị iche iche rụsiri ọrụ ike nweta,+
29 Agaghị m achụpụ ha n’ihu gị n’otu afọ, ka ala ahụ ghara ịtọgbọrọ n’efu, anụ ọhịa ewee mụbaa megide gị.+