Diuterọnọmi 9:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 “Mgbe Jehova bụ́ Chineke gị ga-akwapụ ha n’ihu gị, asịla n’obi gị, ‘Ọ bụ n’ihi ezi omume m ka Jehova ji kpọta m ka m nweta ala a,’+ ebe ọ bụkwanụ n’ihi ajọ omume nke mba ndị a ka Jehova ji na-achụpụ ha n’ihu gị.+ Abụ Ọma 80:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 I mere ka otu osisi vaịn si n’Ijipt pụọ.+Ị nọ na-achụpụ mba dị iche iche, ka i wee kụọ ya.+
4 “Mgbe Jehova bụ́ Chineke gị ga-akwapụ ha n’ihu gị, asịla n’obi gị, ‘Ọ bụ n’ihi ezi omume m ka Jehova ji kpọta m ka m nweta ala a,’+ ebe ọ bụkwanụ n’ihi ajọ omume nke mba ndị a ka Jehova ji na-achụpụ ha n’ihu gị.+