3 (malite na ngalaba Osimiri Naịl nke dị n’ihu Ijipt ruo n’ókè Ekrọn n’ebe ugwu,+ a na-ewerebu ya dị ka nke ndị Kenan);+ ndị isi ise+ nke ndị Filistia, ndị Geza+ na ndị Ashdọd,+ ndị Ashkelọn,+ ndị Gat+ na ndị Ekrọn;+ na ndị Avim.+
19 Mmụọ Jehova wee malite ịkpa ike n’ahụ́ ya,+ o wee gbadaa Ashkelọn+ gbuo ndị ikom iri atọ n’etiti ha, chịrị uwe o yipụrụ ha chịnye ndị kọwara ilu ahụ.+ Iwe dị ọkụ nọ na-ewe ya, o wee laa n’ụlọ nna ya.