Joshụa 13:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 (malite na ngalaba Osimiri Naịl nke dị n’ihu Ijipt ruo n’ókè Ekrọn n’ebe ugwu,+ a na-ewerebu ya dị ka nke ndị Kenan);+ ndị isi ise+ nke ndị Filistia, ndị Geza+ na ndị Ashdọd,+ ndị Ashkelọn,+ ndị Gat+ na ndị Ekrọn;+ na ndị Avim.+ Ndị Ikpe 1:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 E mesịa, Juda weghaara Geza+ na ókèala ya nakwa Ashkelọn+ na ókèala ya nakwa Ekrọn+ na ókèala ya. Jeremaya 47:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Isi ga-akwọcha+ Geza.+ E bibiwo Ashkelọn.+ Unu ndị fọdụrụ na ndagwurugwu ha, ruo ole mgbe ka unu ga na-ebekasị onwe unu ahụ́?+
3 (malite na ngalaba Osimiri Naịl nke dị n’ihu Ijipt ruo n’ókè Ekrọn n’ebe ugwu,+ a na-ewerebu ya dị ka nke ndị Kenan);+ ndị isi ise+ nke ndị Filistia, ndị Geza+ na ndị Ashdọd,+ ndị Ashkelọn,+ ndị Gat+ na ndị Ekrọn;+ na ndị Avim.+
5 Isi ga-akwọcha+ Geza.+ E bibiwo Ashkelọn.+ Unu ndị fọdụrụ na ndagwurugwu ha, ruo ole mgbe ka unu ga na-ebekasị onwe unu ahụ́?+