1 Ndị Eze 19:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Jehova wee sị ya: “Gawa, laghachi n’ala ịkpa Damaskọs;+ ị ga-abatakwa wee tee Hazel+ mmanụ+ ịbụ eze Siria. 2 Ndị Eze 8:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Hazel wee sị: “Gịnị ka ohu gị bụ́ nkịta+ efu bụ, nke na ọ pụrụ ime oké ihe a?” Ma Ịlaịsha sịrị: “Jehova egosiwo m na ị ga-abụ eze Siria.”+ 2 Ndị Eze 10:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 N’oge ahụ, Jehova malitere ibipụ Izrel nke nta nke nta; Hazel+ wee na-egbu ha n’ókèala Izrel dum, Emọs 1:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 M ga-eme ka ọkụ gbaa+ ụlọ Hazel,+ ọ ga-erepịakwa ụlọ elu niile nke Ben-hedad.+
15 Jehova wee sị ya: “Gawa, laghachi n’ala ịkpa Damaskọs;+ ị ga-abatakwa wee tee Hazel+ mmanụ+ ịbụ eze Siria.
13 Hazel wee sị: “Gịnị ka ohu gị bụ́ nkịta+ efu bụ, nke na ọ pụrụ ime oké ihe a?” Ma Ịlaịsha sịrị: “Jehova egosiwo m na ị ga-abụ eze Siria.”+