1 Ndị Eze 19:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Jehova wee sị ya: “Gawa, laghachi n’ala ịkpa Damaskọs;+ ị ga-abatakwa wee tee Hazel+ mmanụ+ ịbụ eze Siria. 2 Ndị Eze 8:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Eze wee sị Hazel:+ “Were onyinye+ gakwuru onye nke ezi Chineke, jụọ Jehova ase+ site n’ọnụ ya, sị, “M̀ ga-agbake n’ọrịa a?’”
15 Jehova wee sị ya: “Gawa, laghachi n’ala ịkpa Damaskọs;+ ị ga-abatakwa wee tee Hazel+ mmanụ+ ịbụ eze Siria.
8 Eze wee sị Hazel:+ “Were onyinye+ gakwuru onye nke ezi Chineke, jụọ Jehova ase+ site n’ọnụ ya, sị, “M̀ ga-agbake n’ọrịa a?’”