Ilu 28:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Onye mkpụrụ obi ya dị nganga na-akpalite esemokwu,+ ma a ga-eme ka onye dabeere n’ebe Jehova nọ maa abụba.+ Ndị Galeshia 6:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ihi na ọ bụrụ na onye ọ bụla echee na ọ dị ihe ya bụ mgbe ọ na-adịghị ihe ọ bụ,+ ọ na-aghọgbu obi ya. 1 Timoti 3:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 ọ bụghị onye chegharịrị ọhụrụ,+ ka o wee ghara ịbụ onye nganga ga-afụli elu,+ o wee daba n’ikpe a mara Ekwensu.+
25 Onye mkpụrụ obi ya dị nganga na-akpalite esemokwu,+ ma a ga-eme ka onye dabeere n’ebe Jehova nọ maa abụba.+
3 N’ihi na ọ bụrụ na onye ọ bụla echee na ọ dị ihe ya bụ mgbe ọ na-adịghị ihe ọ bụ,+ ọ na-aghọgbu obi ya.
6 ọ bụghị onye chegharịrị ọhụrụ,+ ka o wee ghara ịbụ onye nganga ga-afụli elu,+ o wee daba n’ikpe a mara Ekwensu.+