1 Samuel 27:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Otú ọ dị, Devid kwuru n’obi ya, sị: “Otu ụbọchị aka Sọl ga-ala m n’iyi. Ọ dịghị ihe kara m mma ma ọ bụghị ịgbaga+ n’ala ndị Filistia;+ ike ga-agwụkwa Sọl ịchọ m n’ókèala dum nke Izrel,+ m ga-agbapụkwa n’aka ya.”
27 Otú ọ dị, Devid kwuru n’obi ya, sị: “Otu ụbọchị aka Sọl ga-ala m n’iyi. Ọ dịghị ihe kara m mma ma ọ bụghị ịgbaga+ n’ala ndị Filistia;+ ike ga-agwụkwa Sọl ịchọ m n’ókèala dum nke Izrel,+ m ga-agbapụkwa n’aka ya.”