1 Samuel 19:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ma Devid gbapụrụ wee gbalaga,+ gbakwuru Samuel n’ime Rema.+ O wee gwa ya ihe niile Sọl mere ya. Ya na Samuel wee pụọ, ha wee gaa biri na Nayọt.+ 1 Samuel 22:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Devid wee si n’ebe ahụ+ pụọ gbaga+ n’ọgba+ Adọlam;+ ụmụnne ya na ụlọ nna ya dum nụrụ ya wee gbadakwuru ya n’ebe ahụ. 1 Samuel 22:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ka oge na-aga, Gad+ onye amụma sịrị Devid: “Ebizila n’ebe siri ike ọbụba. Pụọ, bata n’ala Juda.”+ Devid wee pụọ bata n’oké ọhịa Hiret.
18 Ma Devid gbapụrụ wee gbalaga,+ gbakwuru Samuel n’ime Rema.+ O wee gwa ya ihe niile Sọl mere ya. Ya na Samuel wee pụọ, ha wee gaa biri na Nayọt.+
22 Devid wee si n’ebe ahụ+ pụọ gbaga+ n’ọgba+ Adọlam;+ ụmụnne ya na ụlọ nna ya dum nụrụ ya wee gbadakwuru ya n’ebe ahụ.
5 Ka oge na-aga, Gad+ onye amụma sịrị Devid: “Ebizila n’ebe siri ike ọbụba. Pụọ, bata n’ala Juda.”+ Devid wee pụọ bata n’oké ọhịa Hiret.