1 Samuel 7:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ma ọ na-alọta na Rema,+ n’ihi na ọ bụ n’ebe ahụ ka ụlọ ya dị, ọ bụkwa n’ebe ahụ ka ọ na-anọ ekpe Izrel ikpe. O wee wuoro Jehova ebe ịchụàjà n’ebe ahụ.+ Ilu 17:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ezi enyi nwere ịhụnanya mgbe niile,+ ọ bụkwa nwanne a mụrụ maka oge nsogbu.+
17 Ma ọ na-alọta na Rema,+ n’ihi na ọ bụ n’ebe ahụ ka ụlọ ya dị, ọ bụkwa n’ebe ahụ ka ọ na-anọ ekpe Izrel ikpe. O wee wuoro Jehova ebe ịchụàjà n’ebe ahụ.+