1 Samuel 1:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 1 E nwere otu nwoke onye Ramateyim-zofim+ n’ógbè Ifrem nke bụ́ ugwu ugwu,+ aha ya bụ Elkena,+ nwa Jeroham, nwa Elaịhu, nwa Tohu, nwa Zọf,+ onye Ifrem. 1 Samuel 8:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ka oge na-aga, ndị okenye niile nke Izrel+ zukọtara wee bịakwute Samuel na Rema, 1 Samuel 19:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ma Devid gbapụrụ wee gbalaga,+ gbakwuru Samuel n’ime Rema.+ O wee gwa ya ihe niile Sọl mere ya. Ya na Samuel wee pụọ, ha wee gaa biri na Nayọt.+
1 E nwere otu nwoke onye Ramateyim-zofim+ n’ógbè Ifrem nke bụ́ ugwu ugwu,+ aha ya bụ Elkena,+ nwa Jeroham, nwa Elaịhu, nwa Tohu, nwa Zọf,+ onye Ifrem.
18 Ma Devid gbapụrụ wee gbalaga,+ gbakwuru Samuel n’ime Rema.+ O wee gwa ya ihe niile Sọl mere ya. Ya na Samuel wee pụọ, ha wee gaa biri na Nayọt.+