1 Samuel 20:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Devid wee si na Nayọt nke dị na Rema gbapụ.+ Otú ọ dị, ọ bịara kwuo n’ihu Jọnatan, sị: “Gịnị ka m mere?+ Gịnị ka m mejọrọ, gịnịkwa bụ mmehie m mere nna gị, n’ihi na ọ na-achọ mkpụrụ obi m?”
20 Devid wee si na Nayọt nke dị na Rema gbapụ.+ Otú ọ dị, ọ bịara kwuo n’ihu Jọnatan, sị: “Gịnị ka m mere?+ Gịnị ka m mejọrọ, gịnịkwa bụ mmehie m mere nna gị, n’ihi na ọ na-achọ mkpụrụ obi m?”