1 Samuel 19:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Sọl wee chọọ iji ube ahụ tụgide Devid n’ahụ́ ájá,+ ma o zere+ pụọ n’ihu Sọl, nke mere na ọ tụrụ ube ahụ n’ahụ́ ájá. Devid wee gbapụ ka ọ gbalaga n’abalị ahụ.+ 1 Samuel 23:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 N’ikpeazụ, Sọl bịarutere n’otu akụkụ ugwu, Devid na ndị ikom ya nọkwa n’akụkụ nke ọzọ n’ugwu ahụ. Devid wee mewe ngwa ngwa ịgbapụ+ n’ihi Sọl; n’oge ahụ niile, Sọl na ndị ikom ya nọ na-achọ ịgba Devid na ndị ikom ya gburugburu ka ha jide ha.+ 2 Pita 2:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ihi ihe ndị a, Jehova maara otú o si anapụta ndị na-asọpụrụ Chineke n’ọnwụnwa,+ ma ọ ga-edebe ndị ajọ omume maka ụbọchị ikpe ka e wee bipụ ha,+
10 Sọl wee chọọ iji ube ahụ tụgide Devid n’ahụ́ ájá,+ ma o zere+ pụọ n’ihu Sọl, nke mere na ọ tụrụ ube ahụ n’ahụ́ ájá. Devid wee gbapụ ka ọ gbalaga n’abalị ahụ.+
26 N’ikpeazụ, Sọl bịarutere n’otu akụkụ ugwu, Devid na ndị ikom ya nọkwa n’akụkụ nke ọzọ n’ugwu ahụ. Devid wee mewe ngwa ngwa ịgbapụ+ n’ihi Sọl; n’oge ahụ niile, Sọl na ndị ikom ya nọ na-achọ ịgba Devid na ndị ikom ya gburugburu ka ha jide ha.+
9 N’ihi ihe ndị a, Jehova maara otú o si anapụta ndị na-asọpụrụ Chineke n’ọnwụnwa,+ ma ọ ga-edebe ndị ajọ omume maka ụbọchị ikpe ka e wee bipụ ha,+