Abụ Ọma 144:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Obiọma m nakwa ebe m e wusiri ike,+Ebe m dị elu e wusiri ike na Onye na-emere m ụzọ mgbapụ,+Ọta m+ nakwa Onye m gbabaworo n’ime ya,+Onye na-eweda ndị dị iche iche n’ala n’okpuru m.+
2 Obiọma m nakwa ebe m e wusiri ike,+Ebe m dị elu e wusiri ike na Onye na-emere m ụzọ mgbapụ,+Ọta m+ nakwa Onye m gbabaworo n’ime ya,+Onye na-eweda ndị dị iche iche n’ala n’okpuru m.+