Ọpụpụ 20:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ọ bụrụkwa na ị ga-eji nkume wuoro m ebe ịchụàjà, ejila nkume a wara awa wuo ya. Ọ bụrụ na i metụ ya mma chịzụl, ị ga-emerụ ya.+
25 Ọ bụrụkwa na ị ga-eji nkume wuoro m ebe ịchụàjà, ejila nkume a wara awa wuo ya. Ọ bụrụ na i metụ ya mma chịzụl, ị ga-emerụ ya.+