1 Samuel 23:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ndị ikom Devid wee sị ya: “Lee! Egwu ji anyị ugbu a anyị ka nọ ebe a na Juda,+ ma ya fọdụzie mgbe anyị gara Kaịla ibuso ndị agha ndị Filistia agha!”+
3 Ndị ikom Devid wee sị ya: “Lee! Egwu ji anyị ugbu a anyị ka nọ ebe a na Juda,+ ma ya fọdụzie mgbe anyị gara Kaịla ibuso ndị agha ndị Filistia agha!”+