1 Samuel 22:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ka oge na-aga, Gad+ onye amụma sịrị Devid: “Ebizila n’ebe siri ike ọbụba. Pụọ, bata n’ala Juda.”+ Devid wee pụọ bata n’oké ọhịa Hiret.
5 Ka oge na-aga, Gad+ onye amụma sịrị Devid: “Ebizila n’ebe siri ike ọbụba. Pụọ, bata n’ala Juda.”+ Devid wee pụọ bata n’oké ọhịa Hiret.