-
1 Samuel 28:15Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
15 “Samuel” wee malite ịsị Sọl: “Gịnị mere i ji enye m nsogbu site n’ime ka a kpọpụta m?”+ Sọl wee sị: “Anọ m n’oké ihe isi ike,+ n’ihi na ndị Filistia na-alụso m ọgụ, Chineke ahapụwokwa m,+ ọ dịkwaghị aza m, ma ọ̀ bụ site ná ndị amụma ma ọ̀ bụ site ná nrọ;+ ọ bụ ya mere m ji na-akpọ gị ka m mara ihe m ga-eme.”+
-