Ilu 14:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ihe si n’ụzọ onye obi ya na-enweghị okwukwe pụta ga-eju ya afọ,+ ma, ọ bụ ihe si n’omume ezi mmadụ pụta ga-eju ya afọ.+ Jeremaya 2:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ọ́ bụghị gị mere onwe gị ihe a site n’ịhapụ Jehova bụ́ Chineke+ gị n’oge o du gị na-eje n’ụzọ?+ Ndị Galeshia 6:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Unu ekwela ka e duhie unu:+ Chineke abụghị onye a ga-akwa emo.+ N’ihi na mkpụrụ ọ bụla mmadụ na-agha, ọ bụ ya ka ọ ga-aghọrọkwa;+
14 Ihe si n’ụzọ onye obi ya na-enweghị okwukwe pụta ga-eju ya afọ,+ ma, ọ bụ ihe si n’omume ezi mmadụ pụta ga-eju ya afọ.+
7 Unu ekwela ka e duhie unu:+ Chineke abụghị onye a ga-akwa emo.+ N’ihi na mkpụrụ ọ bụla mmadụ na-agha, ọ bụ ya ka ọ ga-aghọrọkwa;+