Diuterọnọmi 32:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 O wee chọta ya n’ala ịkpa,+N’ọzara nke tọgbọ nkịtị, nke anụmanụ na-agbọ ụja na ya.+Ọ malitere ịgba ya gburugburu,+ iji lekọta ya,+Iji chebe ya dị ka nwa anya ya.+ Abụ Ọma 77:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 I si n’aka Mozis na Erọn+Duo ndị gị dị nnọọ ka ìgwè ewu na atụrụ.+ Abụ Ọma 78:54 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 54 O wee kpọrute ha n’ókèala ya dị nsọ,+Bụ́ ógbè a nke bụ́ ugwu ugwu, bụ́ ebe aka nri ya nwetara.+ Abụ Ọma 136:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Keleenụ Onye mere ka ndị ya jiri ụkwụ gafee ala ịkpa:+N’ihi na obiọma ya na-adịru mgbe ebighị ebi;+ Aịzaya 63:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Onye mere ka ha were ụkwụ gafee mmiri na-ekwo ekwo n’asụghị ngọngọ,+ dị ka ịnyịnya nke na-aga n’ala ịkpa?
10 O wee chọta ya n’ala ịkpa,+N’ọzara nke tọgbọ nkịtị, nke anụmanụ na-agbọ ụja na ya.+Ọ malitere ịgba ya gburugburu,+ iji lekọta ya,+Iji chebe ya dị ka nwa anya ya.+
16 Keleenụ Onye mere ka ndị ya jiri ụkwụ gafee ala ịkpa:+N’ihi na obiọma ya na-adịru mgbe ebighị ebi;+ Aịzaya 63:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Onye mere ka ha were ụkwụ gafee mmiri na-ekwo ekwo n’asụghị ngọngọ,+ dị ka ịnyịnya nke na-aga n’ala ịkpa?
13 Onye mere ka ha were ụkwụ gafee mmiri na-ekwo ekwo n’asụghị ngọngọ,+ dị ka ịnyịnya nke na-aga n’ala ịkpa?