Nehemaya 9:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 I nyekwara ha mmụọ gị dị mma+ ime ka ha mara ihe, i gbochighịkwa mana gị ịba ha n’ọnụ,+ i nyekwara ha mmiri n’ihi akpịrị nke na-akpọ ha nkụ.+ Abụ Ọma 8:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Gịnị ka mmadụ efu bụ,+ nke mere i ji na-echeta ya,+Gịnịkwa ka nwa nke mmadụ bụ, nke mere i ji na-elekọta ya?+
20 I nyekwara ha mmụọ gị dị mma+ ime ka ha mara ihe, i gbochighịkwa mana gị ịba ha n’ọnụ,+ i nyekwara ha mmiri n’ihi akpịrị nke na-akpọ ha nkụ.+
4 Gịnị ka mmadụ efu bụ,+ nke mere i ji na-echeta ya,+Gịnịkwa ka nwa nke mmadụ bụ, nke mere i ji na-elekọta ya?+