Aịzaya 51:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 “Ọ bụ mụ onwe m bụ Onye na-akasi unu obi.+ “Ònye ka ị bụ nke mere ị ga-eji na-atụ mmadụ efu nke ga-anwụ anwụ egwu,+ na-atụkwa nwa nke mmadụ bụ́ onye a ga-eme ka ọ dị ka ahịhịa ndụ egwu?+ 1 Ndị Kọrịnt 15:47 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 47 Nwoke mbụ ahụ si n’ala, e jikwa ájá kpụọ ya;+ nwoke nke abụọ si n’eluigwe.+
12 “Ọ bụ mụ onwe m bụ Onye na-akasi unu obi.+ “Ònye ka ị bụ nke mere ị ga-eji na-atụ mmadụ efu nke ga-anwụ anwụ egwu,+ na-atụkwa nwa nke mmadụ bụ́ onye a ga-eme ka ọ dị ka ahịhịa ndụ egwu?+