15 Mgbe ụmụ Izrel hụrụ ya, ha malitere ịsị ibe ha: “Gịnị ka ọ bụ?” N’ihi na ha amaghị ihe ọ bụ. N’ihi ya, Mozis sịrị ha: “Ọ bụ achịcha Jehova nyere unu ka unu na-eri.+
12 Mana wee kwụsị ịda n’echi ya mgbe ha riworo ụfọdụ n’ime mkpụrụ nke ala ahụ, mana adaghịkwara ụmụ Izrel ọzọ,+ ha wee malite iri ụfọdụ n’ime mkpụrụ nke ala Kenan n’afọ ahụ.+