Abụ Ọma 107:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ha wagharịrị n’ala ịkpa,+ n’ọzara;+Ha ahụghị ụzọ ọ bụla ha ga-esi gaa n’obodo ha ga-ebi.+ Jeremaya 2:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ha asịghị, ‘Olee ebe Jehova nọ, bụ́ Onye si n’ala Ijipt kpọpụta anyị,+ Onye duuru anyị gafere ala ịkpa, gafere mbara ọzara+ na olulu, gafere ala mmiri na-adịghị+ na ala oké ọchịchịrị,+ gafere ala mmadụ na-agafetụbeghị, nke mmadụ na-ebitụbeghị?’
6 Ha asịghị, ‘Olee ebe Jehova nọ, bụ́ Onye si n’ala Ijipt kpọpụta anyị,+ Onye duuru anyị gafere ala ịkpa, gafere mbara ọzara+ na olulu, gafere ala mmiri na-adịghị+ na ala oké ọchịchịrị,+ gafere ala mmadụ na-agafetụbeghị, nke mmadụ na-ebitụbeghị?’