Diuterọnọmi 8:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 onye mere ka i jiri ụkwụ gafee nnukwu ala ịkpa nke dị egwu,+ ebe e nwere agwọ ọjọọ+ nakwa akpị, ebe bụkwa ala kpọrọ nkụ nke mmiri na-adịghị; onye mere ka mmiri si n’oké nkume siri ike gbapụtara gị;+ Nehemaya 9:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 I nyekwara ha mmụọ gị dị mma+ ime ka ha mara ihe, i gbochighịkwa mana gị ịba ha n’ọnụ,+ i nyekwara ha mmiri n’ihi akpịrị nke na-akpọ ha nkụ.+
15 onye mere ka i jiri ụkwụ gafee nnukwu ala ịkpa nke dị egwu,+ ebe e nwere agwọ ọjọọ+ nakwa akpị, ebe bụkwa ala kpọrọ nkụ nke mmiri na-adịghị; onye mere ka mmiri si n’oké nkume siri ike gbapụtara gị;+
20 I nyekwara ha mmụọ gị dị mma+ ime ka ha mara ihe, i gbochighịkwa mana gị ịba ha n’ọnụ,+ i nyekwara ha mmiri n’ihi akpịrị nke na-akpọ ha nkụ.+