Diuterọnọmi 1:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 1 Ndị a bụ okwu Mozis gwara Izrel dum n’ógbè Jọdan+ nke dị n’ala ịkpa, na mbara ọzara nke dị n’ihu Sọf, n’agbata Peran+ na Tofel na Leban na Hazirọt+ na Daịzahab, Diuterọnọmi 32:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 O wee chọta ya n’ala ịkpa,+N’ọzara nke tọgbọ nkịtị, nke anụmanụ na-agbọ ụja na ya.+Ọ malitere ịgba ya gburugburu,+ iji lekọta ya,+Iji chebe ya dị ka nwa anya ya.+
1 Ndị a bụ okwu Mozis gwara Izrel dum n’ógbè Jọdan+ nke dị n’ala ịkpa, na mbara ọzara nke dị n’ihu Sọf, n’agbata Peran+ na Tofel na Leban na Hazirọt+ na Daịzahab,
10 O wee chọta ya n’ala ịkpa,+N’ọzara nke tọgbọ nkịtị, nke anụmanụ na-agbọ ụja na ya.+Ọ malitere ịgba ya gburugburu,+ iji lekọta ya,+Iji chebe ya dị ka nwa anya ya.+