Ọpụpụ 13:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Jehova ji ogidi ígwé ojii na-ebutere ha ụzọ n’ehihie, jirikwa ogidi ọkụ na-ebutere ha ụzọ n’abalị iji duru ha na-aga,+ iji na-enye ha ìhè ha ga-eji na-aga n’ehihie nakwa n’abalị.+ Abụ Ọma 78:52 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 52 E mesịa, o mere ka ndị ya pụọ dị nnọọ ka ìgwè atụrụ,+Wee duo ha n’ala ịkpa dị ka ìgwè ewu na atụrụ.+ Hosia 12:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Jehova wee si n’aka onye amụma kpọpụta Izrel n’Ijipt,+ onye amụma chere ya nche.+
21 Jehova ji ogidi ígwé ojii na-ebutere ha ụzọ n’ehihie, jirikwa ogidi ọkụ na-ebutere ha ụzọ n’abalị iji duru ha na-aga,+ iji na-enye ha ìhè ha ga-eji na-aga n’ehihie nakwa n’abalị.+
52 E mesịa, o mere ka ndị ya pụọ dị nnọọ ka ìgwè atụrụ,+Wee duo ha n’ala ịkpa dị ka ìgwè ewu na atụrụ.+